Alụmdi na nwunye

Alụmdi na Nwanye

Nkọwa

dezie

Nke a bụ emume nwoke na nwaanyi tozuru ilu di na nwunye na-eme iji biwe di ka Di na Nwunye

Nkejiasụsụ

dezie

Aha

Ọmụmaatụ

dezie
  1. Anyi gara emume alụmdi na nwunye
  2. Alụmdi na nwunye ahụ adighi m mma n'obi

Mkpọpụta

dezie
Alụmdi na Nwunye



Olumba

dezie

Ntụghari n'asụsụ ọzọ

dezie

Bekee

dezie

Marriage