Akwa ọkụkọ
akwa ọkụkọ
Nkọwa
dezieNke a bụ ụdị akwa nke anụ ana akpọ ọkụkọ n'eyi,nke mgbe oyiri ma kpuo ya nwa ọhụrụ n'esi n'ime ya apụta ma ụfọdụ oge ana atakwa ya ata.
Nkejiasụsụ
dezieNkọwaaha
Ọmụmatụ
dezie- Ọkụkọ nnem zutara yiri akwa iri ma bụọ nanị ise.
- .Akwa Ọkụkọ amaghị atọm ụtọ.