Akwụkwọ akụkọ

Akwụkwọ akụkọ
Akwụkwọ akụkọ mba Nigeria

Nkọwa dezie

 
Akwụkwọ akụkọ

Mpempe akwụkwọ nke ejikọtaghị ọnụ nke na- ebu akụkọ, mgbasa ozi, na akwụkwọ ozi nke ụdị dị iche-iche a na-ebipụta kwa izu ma ọ bụ kwa ụbọchị ọ bụla.

Nkejiasụsụ dezie

Aha

Ọmụmaatụ dezie

  • Ahụrụ m okwu Onye isi ala n’ihe gbasara ọnọdụ iwe na ọrụ n’akwụkwọ akụkọ nke taa.
  • Ana’m achọ akwụkwọ akụkọ nke ụbọchị taa.

Mkpọpụta dezie

Akwụkwọ Akụkọ



Olumba dezie

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ dezie

Bekee dezie

Newspaper

French dezie

Journal

German dezie

Zeitung

Spanish dezie

Periódico [[Òtù:wt/ig]