Akwụkwọ Nkọwa Okwu

Akwụkwọ Nkọwa Okwu

Nkọwa dezie

Akwụkwọ nkọwa okwu bụ akwụkwo a na-ede n'asụsụ n'asụsụ nke na-akọwa ókwú niile dị iche iche mejupụtara asụsụ ahụ. Ọ bụ ndị bu ọkachamara n'asụsụ ndị ahụ na-akọwa ókwú ndị ahụ niile, chịkọọ ha ọ́nụ n'ime ótù akwụkwọ ma na-ekesa ha. Abịa na bekee, enwere akwụkwọ nkọwa okwu Oxford, nwee Longman, nweekwa ndị ọzọ.

Nkejiasụsụ dezie

Aha

Ọmụmatụ dezie

Ka m gaa n'akwụkwọ nkọwaokwu m ka m mara ihe ihu igwe pụtara.

Mkpọpụta dezie

Olumba dezie

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ dezie

Bekee dezie

Dictionary