Akpu

Nkọwa

dezie

Ụtara akpụ bụ nri eji mara ndị Igbo. A na-asụ ya asụ were ofe wee rie ya site na-isute ya n'ofe wee loo.

 
ụtara akpụ

Nkejịasụsụ

dezie

Aha

Ọmụmaatụ

dezie

Nne m sụrụ ụtara akpụ ụnyaahụ.

Mkpọpụta

dezie

Olumba

dezie

Ntụgharị na asụsụ ozo

dezie

Bekee

dezie

fufu cassava fufu