Akparamaagwa

Nkọwa dezie

Nke a na egosi ka mmadụ si eme omume. Akparamaagwa mmadụ na egosi onye bụ ezigbo mmadụ mọbụ onye ọjọọ.

Nkejịasụsụ dezie

Aha

Ọmụmaatụ dezie

Nwanyi a nwere ezigbo akparamaagwa.

Mkọpụta dezie

Akparamagwa




Olumba dezie

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ dezie

Bekee dezie

behaviour