Akpa nwa [1]

Nkọwa dezie

Nke a na-adi n'ime ahụ ụmụ nwaanyị, ọ bụ akpanwa ka nwa aga-amụ ọhụụ na anọ ọnwa iteolu tupu a mụọ ya.

 
Akpa nwa

Nkejịasụsụ dezie

Aha

Ọmụmaatụ dezie

Akpanwa ya agaghị ekwe mbupụta maka nje kansa abaala ya

Mkpọpụta dezie

Olumba dezie

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ dezie

Bekee dezie

womb