àkpà
(Dupụ̀rụ̀ sì Akpa)
Akpa
Nkọwa
dezie- Akpa bụ ihe eji ebu ihe nke enwere ike iji akpụkpọ anụ, rọba,akwa maọbụ akwụkwọ mee.
- A na-eji ya ebu ihe di iche iche.
Nkejiasụsụ
dezieAha
Ọmụmaatụ
dezie- Akpa E nwere udi akpa di iche iche. Akpa Akwụkwọ,Akpa eji eje Ahia,Akpa eji eme Njem.w.d.g.
- Akpa ọcha ahụ buru ibu.
- E nwere m Akpa
Mkpọpụta
dezie
Olumba
dezieNtụgharị n'asụsụ ọzọ
dezieEnglish
dezieGerman
dezieFrench
dezie
Italian
dezie