Akpụkpa

Nkọwa

dezie

Nke a bụ ọrịa anụ ahụ. Ọbụkasịa mmadụ n'ahụ, ọ naakọzị ọkọ si ebe ahụ mee onya.

Nkejịasụsụ

dezie

Aha

Ọmụmaatụ

dezie

Akpụkpa na eme nwoke a. Ọ naadi oke atiti

Mkpọpụta

dezie

Olumba

dezie

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

dezie

Bekee

dezie