Akpụkpọ ụkwụ
Akpụkpọ ụkwụ
Nkọwa
dezieIhe ekike, nke a na-eyi n'ụkwụ aga ije, iji gbochie mmerụ ahụ. E nwekwere ike ịkowa ya dịka ihe ekike nke a n'eyi n'ụkwụ maka ịchọ mma.
Nkejịasụsụ
dezieAha
Ọmụmaatụ
dezieAkpụkpọ ụkwụ nke a dị oke ọnụ.
Mkpọpụta
dezie
Olumba
dezieIgbo izugbe