Akibekee

akibekee

Nkọwa dezie

  1. Akibekee bụ osisi na-eto ka nkwụ mana ihe ọ na-ami n'adi iche. Ihe ọ na-ami na -esi ike n'azụ ya. Nke ana-ata n'adi n'ime ya mana nke ahụ anaghi esike.
  2.  
    n'ime akibekee
    Akibekee na-ebụ mmiri n'atọ ụtọ n'ime ya, nke ọbụ naani Chineke mara ka o si banye.

Nkejiaụsụ dezie

Aha

Ọmụmaatụ dezie

Akibekee nke a tọrọ utọ nke ukwuu

Mkpọpụta dezie

Olumba dezie

Akibekee

Ntụghari n'asụsụ ọzọ dezie

Bekee dezie

coconut