Akawụ
Akawụ
Nkọwa dezie
Nke a bụ n'akọwa ntụ agwara mmiri ma mee ka ọ nọrọ n'udi ihe siri ike nke eji eme ncha na isi ụfọdụ nri n'ala Igbo di ka abacha, ukpaka na ụkwa nke n'enye nri ụtọ di iche.
Nkejịasụsụ dezie
Aha
Ọmụmaatụ dezie
- Ụkwa etinyere akawụ n'eghe ngwa ngwa.
Mkpọpụta dezie
Olumba dezie
ngụ(Mbaise)