akara nke obe

(Dupụ̀rụ̀ sì Akara nke obe)

Nkọwa dezie

Akara nke obe bu Ngosipụta nke aka na-agafe n'ihu ahụ mmadụ n'ụdị obe nke e mere dị ka ịchọ nchekwaba na ịkpokwu Chineke.

Nkejiasụsụ dezie

ngwaa

Ọmụmaatụ dezie

E mere m akara nke obe mgbe ndị ohi bịara na bee anyị.

Mkpọpụta dezie

Olumba dezie

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ dezie

Bekee dezie

Sign of the cross