Nkọwa dezie

Ịhe ọ bụla na - eme mmadụ n’oge ndụ ya, tinyere ihe ga - eme n’ọdịnihu, tụmadị mgbe a na - eche na ọ bụ onye ma ọ bụ ihe ọzọ na - achịkwa ya.

Nkejịasụsụ dezie

Aha

Ọmụmaatụ dezie

  • Akara aka'm bụ ibụ onye ndu
  • Ajụjụ bụ, nke a ọ bụ akara aka ya?

Mkpọpụta dezie

Olumba dezie

Ọlọtara chi

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ dezie

Bekee dezie

Destiny

French dezie

destin

Germany dezie

Schicksal

Spanish dezie

Destino