Akanka

Nkọwa dezie

Ihe ọ bụla bụ ọrụ mmadụ ji aka ya mepụta.

 
Akanka

Nkejiasụsụ dezie

Aha

Ọmụmaatụ dezie

  • Ọ ga-adị ezigbo mma ma onye ọbụla nwee akanka
  • Akanka bụ ịhe eji mara ndị igbo

Mkpọpụta dezie

Olumba dezie

  • Aka ọlụ (Anambra)
  • Ọrụ aka (Enugu)

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ dezie

Bekee dezie

Craft Craft

French dezie

Artisanat artisanat

Spanish dezie

Artesanía Artesanía