akụpe

(Dupụ̀rụ̀ sì Akụpe)

Nkọwa dezie

 
Hand Fan(Traditional)

Akụpe bu Ihe a na-ejide n'aka eku ikuku. A na-eji igu nkwụ, akwa, maọbụ abụbụ nnụnụ eme ya.

Nkejiasụsụ dezie

Aha

Ọmụmaatụ dezie

  1. Akụpe mụ na-acha uhie uhie
  2. Eji mụ akụpe eku onwe mụ ikuku


Mkpọpụta dezie

igbo pronunciation




Olumba dezie

Nku bụ ihe ndi Ezeagu n' Enugu steeti na- akpọ akụpe.


Ntụgharị n'asụsụ ọzọ dezie

Bekee dezie

Handfan