Nkọwa dezie

Akụ bụ mkpu ndị nwere nku n'efekari n'igwe n'oge udu mmiri

Nkejiasụsụ dezie

Aha

Ọmụmaatụ dezie

Nne m anaghi ata akụ ma na nna m ejighiya egwu egwu

Mkpọpụta dezie

Olumba dezie

Mkpu {Asụsụ ndị Izzi na steti Ebonyi}

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ dezie

Bekee dezie

Winged termites