Akonuche

Nkọwa dezie

  1. Ọnọdụ eji amata onye mara ihe nke ọma.
  2. Onye amamihe ya zuru oke nke ọma.

Nkejiasụsụ dezie

Aha

Ọmụmaatụ dezie

  1. Nwata a nwere akọnuche
  2. Akọnuche ya di ka nke Solomon

Mkpọpụta dezie

Akọnuche



Olumba dezie

Ntughari asụsụ ọzọ dezie

Bekee dezie

intelligence