Ahịhịa ọsanala

Ahịhịa nsanala.

Nkọwa dezie

Nke bụ ahịhịa nke Axonopus compresus nke tropical na subtropica America ,nke bụ ahịhịa akirika ya n'agbasa agbasa na mpahara ọ bụla akụrụ ya.

Nkejiasụsụ dezie

Aha

Ọmụmaatụ dezie

  1. Nnam kụrụ ahịhịa nsanala n'ụlọ ọhụrụ ya.
  2. Ahịhịa nsanala n'ara ahụ ịkpọọnwụ akpọnwụ.

Mkpọpụta dezie

Olumba dezie

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ dezie

Bekee dezie

carpetgrass