Agwa
Agwa
Nkọwa
dezieAgwa bụ omume mmadu. Otú mmadụ si eme omume nke na-eme ka mmadụ dị iche ma ọ bụ ụzọ mmadụ si ekwu okwu, aga ije, eri nri, ma ọ bụ omume dị iche iche na-egosi na ọ dị iche na ndị ọzọ.
Nkejịasụsụ
dezieAha
Ọmụmaatụ
dezieAgwa nwatakịrị nke a mara mma.Agwa mmadụ na-egosi mma ya. Agwa bụ mma
Mkpọpụta
dezieOlumba
dezieUma maọbụ omume n'asụsụ Nkanụ di n'Enugwu Steeti