Agwụgwa
Agwụgwa
Nkọwa
dezieAgwụgwa bụ otu n'ime ngalaba agụmagụ ọdinaala nke na - abia n'ụdi ajụjụ chọrọ aziza miri emi. Ufọdụ agwụgwa metụtara mmadụ,osisi maọbụ anụmanụ.
Nkejịasụsụ
dezieAha
Ọmụmaatụ
dezieAgwụgwa ndi a bụcha iji kuzie echiche miri emi dika gwa m gwa m gwa m ihe mere eze rachaa ntụ----- aziza ube.