Agwọ

Nkọwa dezie

Agwọ bụ anụ na-ebi n'elu osisi, n'ọhia ma ọbụ n'ọnụ anụmanụ ọzọ tụrụ. Ọ na adị ogologo ka eriri ma na-atụ agwa di iche iche.

 
Agwọ


Nkejiasụsụ dezie

Aha

Ọmụmaatụ dezie

Agwọ tara nwoke ahụ, e buru ya gaa ụlọ ọgwụ.

Mkpọpụta dezie

agwọ




Olumba dezie

Ntụghari n'asụsu ọzọ dezie

Bekee dezie

Snake