Agbịsịobu otu n'ime aruru di iche mana akpa ike ya site ngba mmadu

Nkọwa

dezie

Nke a bụ ọbele arụrụ n'agba agba maọbụ n'ata ata. Ọ n'adi ojii maọbụ ụpa ụpa

 
Agbịsi

Nkejịasụsụ

dezie

Aha

Ọmụmaatụ

dezie

Agbisi gbara Okenna mgbe odina n'ala n'abali

Mkpọpụta

dezie
Agbịsị



Olumba

dezie

Agbụshị

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

dezie

Bekee

dezie

Ant