Agbaochieobu usoro nna nna anyi ha siri biaa ndu ha n'oge gboo

Nkọwa

dezie

Nke a bụ ụzọ maọbụ otu ndi nna nna anyi ha si bie ndụ na mgbe gboo.

Nkejiasụsụ

dezie

Aha

Ọmụmaatụ

dezie
  1. Igbu ụmụ ejima bụ omume agbaochie.
  2. ndí agbaochie nwere ahú isiike karía ndí ugbu a

Mkpọpụta

dezie





Olumba

dezie

Mgbe ochie n'olu Nkanu di n'Enugwu steeti.

Ntụghari n'asụsụ ọzọ

dezie

Bekee

dezie

Ancient

gbangbang