Agụ owuru
Agu owuru bu aha anumanu ama ama nke ukwu na akpa ike site ngbu anu ndi ozo maobu obu aha ana enye onye karia see ike n'obodo
Nkọwa
dezie1. Agụ bụ anụ ọhịa nke na-acha upa-upa ma tụọ agwa ojii n'ahụ ya.
2. Agụ bụ aha otutu a na enye onye mere ihe tụrụ obodo na anya.
NkèjiAsụsụ
dezieAha
Ọmụmaatụ
dezieDinta ahụ gburu Agụ taa
Mkpọpụta
dezie