Adaora

Nkowa dezie

Adaora bụ aha a na-abakarị ụmụaka ụmụ nwaanyị nke mbụ n'ezi na ụlọ n'ala igbo. Nkea pụtara, ịsị nwa nwaanyị nke oha niile.

Nkejiasụsụ dezie

Aha


Ọmụmaatụ dezie

Aha m bụ Adaora


Mkpọpụta dezie

Ádáọ̀rá

Olumba dezie

Adaoha ma ọ bụ Adaorah na-akụkụ Enugu na Imo Steeti

Ntụghari dezie

Bekee dezie

First daughter of the public