ADỤ

Nkọwa dezie

Ádụ̀ bụ̀ ụ̀dịrị ji na-akwụ n'elu akwụkwọ ya. Ahụ ya na-akwọ mụrụ mụrụ mana ime ya na-acha odo odo. A na-akpọkwa ya ji odo.

Nkejiasụsụ dezie

Mkpọaha.

Ọmụmatụ dezie

Ádụ̀ bụ ụ̀dịrị ji ndị nwere ọrịa shuga kwesiri iri.

Mkpọpụta dezie

Adụ

Olumba dezie

édụ̀ (Lokpaukwu)

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ dezie

Bekee dezie

yellow yam