Abali

Nkọwa dezie

Oge ọchịchịrị nke dị n'etiti otu ụbọchị na ụbọchị ọzọ. Ọ bụkwa oge ndi mmadụ anaghị ahụ ụzọ nke ọma.

 

Nkejiasụsụ dezie

Aha

Ọmụmaatụ dezie

Ọ bụ abalị ka ndi ajọ mmadụ ji eme mpụ

Mkpọpụta dezie

Olumba dezie

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ dezie

Bekee dezie

night