Abụbọ
Abuba bu ihe na adi na ahu umu nnunu na ato ogologo ma nwekwa agi na ya.
Nkọwa
dezieAbụba bu ịhe dị ogologo nwee ajị dị mfe ma gbasaa agbasa n'ekpuchi n'ahụ ụmụ nnụnnụ, Ọ bụ akụkụ ahụ dị mkpa mere ha ji efe n'elu
Nkejiasụsụ
dezieAha
Ọmụmaatụ
dezieỌ bụghị nnụnnụ nile nwere nku n'efe efe mana ha dum n'enwe abuba
Mkpọpụta
dezieOlumba
dezieAbụba
Ntụgharị n'asụsụ ọzọ
dezieBeeke
dezieFeather Feather
French
dezieLe plume Le plume
Spanish
deziePluma pluma