Aṅaa

Nkọwa dezie

Nke a bụ mkpụrụokwu eji ajụ mmadu ese ihe ma ọ bụ ka mmadụ dị.ọ bụ okwu enwere ike iji nọchie anya kedu,olee.

Nkejiasụsụ dezie

Nkwụwa

Ọmụmatụ dezie

I mere aṅaa ma ọ bụ nnam aṅaa

mkpoputa dezie

Aṅaa



Olumba dezie

Ntụgharị n'asụsụ ozo dezie

Bekee dezie

How