A Came

Nkọwa dezie

Bụ ihe nlekwasi anya ngwaa eji arụtụ aka ihe gbasara nwoke ma ọ bụ nwanyị akpọpụta buru mbụ. Eji ya ebidokarị ahịrịokwu.

Nkejiasụsụ dezie

Nnọchiaha (ụdaume)

Ọmụmaatụ dezie

  1. A họpụtara ya dịka onye isi oche nke ndi otu ahụ
  2. A na-akpọ ya ụdara

Mkpọpụta dezie

A




Olumba dezie

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ dezie

Bekee dezie

she he it

French dezie

il elle