ụtalị
Ụtalị
Nkọwa
dezieNke a bụ ihe ogologo dịkwa gịrịgịrị n'ụdị akpụkpọ anụ ma ọ bụ osisi eji eti mmadụ ma ọ bụ anụmanụ n'ahụ dịka ntaramahụhụ.
Nkejiasụsụ
dezieAha
Ọmụmatụ
dezieNne na nna nwatakịrị ahụ pịara ya ụtalị maka ihe ọjọo o mere
Mkpọpụta
dezie
Olumba
dezieỤtarị
Ntụgharị n'asụsụ ọzọ
dezieBeeke
dezieCane Cane