ụta na akụ
Ụta na akụ
Nkọwa
dezieNke a bụ ngwa agha ọnọ nso nwere akụrụngwa n'adọtị adọtị (ụta) na osisi ma ọ bụ igwe ogologo pịrị apị (akụ)
Nkejiasụsụ
dezieAha
Ọmụmatụ
dezieNdị agha mgbe ochie ji ụta na akụ lụọ agha nke ọma
Mkpọpụta
dezieOlumba
dezieỤta
Ntụgharị n'asụsụ ọzọ
dezieBeeke
dezieBow and arrow Bow and arrow
French
dezieArc et des flèches arc et des flèches
German
deziePfeil und Bogen Pfeil und Bogen