ụta

Nkọwa

dezie

Mgbe ndị mmadụ na-ekwu maọbụ na-eche na onye ọzọ mere ihe na-adịghị mma maọbụ ọ kpatara ihe ọjọọ na-eme.

Nkejiasụsụ

dezie

Ngwaa

Ọmụmaatụ

dezie

Atara nwanyị ahụ ụta maka ọnwụ nwa ya.

Mkpọpụta

dezie

Olumba

dezie

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

dezie

Bekee

dezie

blame