ụtụtụ

Ụtụtụ

Nkọwa dezie

Oge mbido ụbọchị mgbe abalị gasịrị anyanwu apụta. Mgbe chi bọrọ.

Nkejiasụsụ dezie

aha

Ọmụmaatụ dezie

Ọ bụ n'ụtụtụ ka-ana agbape ọdụ ahịa

Mkpọpụta dezie

Olumba dezie

  1. chiọbụbọ
  2. chiofufo

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ dezie

Bekee dezie

morning

French dezie

matin