ụtụ

Nkọwa dezie

Bụ onyinye maọbụ ịtụkọta ego site n'aka ndị mmadụ dị iche iche. O putakwara umu irighiri anumaanu ndi ahu a n'ahukari n'ufodu nri an'esibeghi èsí dika Osikapa, Àgwà, Ókà, jí, dgz

Nkejiasụsụ dezie

Aha

Ọmụmaatụ dezie

Nne nwata ahụ bụ onye ọna ụtụ

Utu agbaala oka ahu di n'akpa

Mkpọpụta dezie

Olumba dezie

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ dezie

Bekee dezie

contribution infestation

French dezie

contribution