Ụtè

Nkọwa dezie

Iberibe ihe dị larịị nke a na-eji ehi ụra, ehicha ụkwụ, ma ọ bụ dị ka ihe eji achọ mma ma ọ bụ ihe mkpuchi ala.

Nkejiasusu dezie

Aha

Ọmụmaatụ dezie

1. Anam araru n'ụtè.

Mkpoputa dezie

Olumba dezie

Ntụgharị ń asụsụ ọzọ dezie

Bekee dezie

mat