ụsoro

Nkọwa dezie

Bụ otu esi eme ihe, ọkachasi imecha otu ihe tupu mewa ọzọ. Ime Ihe otu ọdi n'iwu.

Nkejiasụsụ dezie

nyemaka ngwaa

Ọmụmaatụ dezie

Ọdi mkpa ka onye ọbụla gbasoro ụsoro e wepụtara iji ele ụle a.

Mkpọpụta dezie

Olumba dezie

Okporo

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ dezie

Bekee dezie

step_by_step sequence

French dezie

ordre