ụmụntorọbịa
ụmụntorọbịa
Nkọwa
dezieụmụagbọghọbịa na ụmụokorọbịa; ụmụ na-eto eto
Nkejiasụsụ
dezieĀhà
Ọmụmaatụ
dezieỊ nọ n'òtù ụmụntorọbịa (youth association) obodo unu? A na-ahụta ụmụntorọbịa dịka ọdịnihu obodo. Ụmụntorọbịa kwesịrị isonye n'ọchịchị obodo. Ọtụtụ ụmụntorọbịa e nwere n'ụbọchị taa anaghị atụ egwu Chineke.
===Mkpụrụokwu ya na ya bụ ōtù: ndịntorọbịa