ụmụ nwanne nne m/ụmu nwanne nna m

nnwa nwanne nne m/nwanne nna m

Nkọwa dezie

ụmụ nwanne nne gi na ụmụ nwanne nna gi niile,ma ha bụ nwoke maọbụ nwaanyi

Nkejiasụsụ dezie

aha

Ọmụmaatụ dezie

ụmụ nwanne nne m/nwanne nna m ga- alọta ezumike n' ekeresimasi

Mkpọpụta dezie

Olumba dezie

Ntụghari n'asụsụ ọzọ dezie

Bekee dezie

cousins