ụlọ mkpọrọ
ụlọ mkpọrọ
Nkọwa
dezie- Ebe a na-edebendi mebiri iwu ọbọdọ site izu ohi, igbu mmadu, igba aka ebe ụgha, w.d.g
- Ebe a na-edebe ndi ọbọdọ na-enyo enyo gbasara otu he si akpa agwa
Nkejiasusu
dezieAha
omumaatu
dezieụlọ mkpọrọ nke di n'Enugu nwere nnukwu nsogbu n'ọnwa gara aga