ụlọ ọgwụ
bụ ebe ana-edose ma n'elekọta ndị ọrịa na ndị merụrụ ahụ. Ọ bụ kwa ebe ana-amụ nwa.
aha
E buru ndị merụrụ ahụ n'ihe mberede okporo ụzọ ahụ gawa ụlọ ọgwụ
Ụnọ ọgwụ
hospital
l'hôpital