ụkwara
Nkọwa
dezieỊmanye (ihe) ka ọ pụọ na ọwara ikuku nke dị n'ime ahụ mmadụ (akpịrị) site n'ịkwanye nnukwu ikuku si na glottis. Nke a na-akpata mkpụmkpụ ụda, ya na ihe ahụ nọchiri ọwara ikuku isi n’ọnụ pụta mgbe ụfọdụ. Ọtụtụ mgbe, ọrịa na-ewetakwa ọnọdụ a.
Nkejiasusu
dezieNgwaa (bụrụkwa Aha)
Ọmụmatu
dezieÓgwú gbadoro Chidi n'akpịrị, O wee kwawa ụkwara.
Mkpopụta
dezie