ụkwa

Nkọwa dezie

ụkwa bụ otu nime nri ndi igbo na-eri. Ọ na-ami n'osis ma na -acha akwụkwọ ndụ akwụkwọ ndụ. A na-esi ya esi maọbụu eghe ya eghe

 
Ụkwa






Nkejịasụsụ dezie

aha

Ọmụmaatụ dezie

Anyi riri ụkwa taa

Mkpọpụta dezie

ukwa 1




Olumba dezie

Ntụgharị n' asụsụ ọzọ dezie

Bekee dezie

breadfruit