ụgbọ elu

Nkọwa dezie

 
n'ime ụgbọelu

ụgbọ eji eme njem nke na-efe efe n'elu nke nwere nku eguzobere ma nwe ike inochi karịa ikuku ọ na-achụsasị na elu. Ọ na-aga n’ihu site na njin ụgbọelu, ma ọ bụ njin igwe rọket.

Nkejiasụsụ dezie

Aha

Ọmụmaatụ dezie

  • E nwere ụgbọ elu ụdị dị iche iche.
  • Ije ụgbọ elu na-eme njem na aga ngwa ngwa ma dịkwa mfe.

Mkpọpụta dezie

Olumba dezie

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ dezie

Bekee dezie

Aeroplane