ụbụrụ

Nkọwa dezie

  1. Nke a bụ akụkụ ahụ mmadụ na-enyere mmadụ aka na- iche echiche,ikpa agwa di iche iche nakwa inwe

akụnuche zuru oke.

 

Nkejịasụsụ dezie

Aha

Ọmụmaatụ dezie

  1. Ụbụrụ ya ezughi oke.
  2. Ụbụrụ ya na anụ ọkụ n'ihe gbasara sayensi.

Mkpọpụta dezie

uburu


Olumba dezie

  1. ụvụrụ
  2. ụtọlọ

Ntụghari asụsụ ọzọ dezie

brain