ụ́tụ́
ụ́tụ́
Nkọwa
dezieMmebi nke nje bakteria na fongị na-akpata. Ọ bụkwa ọdịda na-ogo ihe, mmebisi ọkachasị mkpụrụ osisi na ihe ndị ana-eri eri.
Nkejiasụsụ
dezieNgwaa
Ọmụmaatụ
dezieUbe ahụ m dosere n'ime akpa otu onwa agbala ụ́tụ́
Mkpọpụta
dezieOlumba
dezie- mmebi
- uré
- nrekasị