Nyọ

Nkọwa

dezie

Nyọ bụ ihe eji ekewa ihe abuo maobu karia n'ahataghi n'íbù. O na-adikari n'udi na-awa awa maobu n'ụdi ígwè.

Nkejiasụsụ

dezie

Aha

Ọmụmaatụ

dezie

Eji m nyo yoo akpu m unyaahu.

Nyọ a ka m ketara ebe m gara akwamozu.

Mkpọpụta

dezie

Olumba

dezie

Rirarira (Owerri)

Ntụgharị n'asusu ozo

dezie

Bekee

dezie

sieve