Ụmụ aka
"""Ụmụ aka"""
===Nkọwa===
Ụmụ aka bụ ndị ka n'eto eto na amachabeghị ihe dịka okenye.
===Nkeji Asụsụ===
Aha
===Ọmụmaatụ===
dezieỤmụ aka nne ha nwụrụ anwụ na-ata ahụhụ.
===Mkpọpụta===
Úmú áká
===Olumba===
Ụ́mụ̀ńtàkị́rị́
===Ntụgharị===
===Bekee===
Children
https://en.m.wiktionary.org/wiki/children
===Category===
[[Category:wt/ig/Wiki Loves Names]]