N’ime Ụlọ ikpe
Ụlọ ikpe dị na obodo Lagos, mba Nigeria

Nkọwa dezie

 
Ndị na-ekpebi okwu na Ụlọ ikpe

Ebe a na-ekpe ikpe na ndị mmadụ nọ n’ebe dị otú ahụ, karịchaa ndị ọchịchị na ndị na-ekpebi ma mmadụ ọ̀ bụ onye ikpe mara ma ọ bụ onye aka ya di ọcha na okwu ewetara.

Nkejiasụsụ dezie

Aha

Ọmụmaatụ dezie

  • A ga-akpụpụ okwu a dị n'etiti ezinụlọ'm na nke gị n'ụlọ ikpe.
  •  Ụlọ ikpe ekpebiela okwu n’ihe gbasara ala ahụ

Mkpọpụta dezie

Olumba dezie

Ntughari n'asụsụ ọzọ dezie

Bekee dezie

Court

French dezie

Tribunal

German dezie

Gericht

Spanish dezie

Tribunal